Nkà Ihe Ọmụma Ịhụnanya Poem by Somtochukwu Mokah

Nkà Ihe Ọmụma Ịhụnanya

Isi iyi na-ejikọta na osimiri;
Na osimiri na oké osimiri;
Ifufe nke elu-igwe na-agwakọta ruo mgbe ebighị ebi
Na mmetụta dị ụtọ;
Ọ dịghị ihe dị n'ụwa na-alụbeghị di;
Ihe niile site n'iwu dị nsọ
N'ebe onye ọzọ nọ -
Gịnị mere na mụ na gị anọghị?

Le, ugwu nēsusu elu-igwe di elu;
Ma ebili-miri na-ejikọta onwe ha;
Enweghị ifuru nwanne nwanyị enweghị ike ịgbaghara
Ọ -bụru l'o nweru nwanne ya;
Na ìhè anyanwụ na-ejide ụwa;
Na moonbeams sutu oké osimiri; -
Kedu uru nsusu ọnụ ndị a niile,
Ọ bụrụ na ị susughị m ọnụ?

This is a translation of the poem Love's Philosophy by Percy Bysshe Shelley
Wednesday, June 7, 2023
COMMENTS OF THE POEM
Close
Error Success